ÉKWÉ JỌNAL NKE NDỊ IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA VOLUME 12; NO 2, JULY, 2019
Ọkwa ideta akwụkwọ
EKWE JỌNAL nke ndỊ IGBO SCHOLARS FORUM, NIGERIA
Ndị Bipụtara: ©Igbo Scholars Forum Nigeria
Ikike Niile nke enweghi nnyefe.
Onye ọzọ apụghị ibipụtagharị, dowe ebe e nwere ike iwepụtakwa ya maọbụ nyefee n'ụdị ọ bụla ma ọ bụ n'ụzọ ọ bụla, igwenzikọrịta ozi, nkwgharị, n'ụdị nkọpị, ịkụ n'ụdị egwu ma ọ bụ n'ụdị ọ bụla na-enweteghị ikike onye new ọrụ.
Printed by: Besing Books Multipurpose Publications No. 9 Wisdom Avenue Suleja, Niger State 08060850177
Onye nhazi: Onukwube Alex Alfred Anedo +2348037859249; +2348149225739
ỌKWA IDETA AKWỤKWỌ
Ékwe Jọnal nke ndị IGBO SCHOLARS FORUM, Nigeria na-akpọku ndị odee nwere ederede e nyochere ma dezie nke ọma n'ihe gbasara Igbo na ndị ya, ka ha wete ha ka e bipụtara ha n'Ekwe Jọnal.. Anyị na-anabata ederede na atụmaatụ ọbụla metutere ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, ekpemekpe, agụmakwụkwọ, mgbaragwụ na mkpakwụkwọ, Akụkọntọala, Akụnaụba, Mmekọrịta mmadụ na ibe ya, Omenala, Nkanaụzụ, Mmekọrịta azụmahịa, Ọchịchị, Gburugburu, dgz. Zite akwụkwọ gị dịka akpaozi ntado nke ikuku site n'akara ozi ikuku a: igboscholarsforum@yahoo.com maọbụ i bipụta ya n'akwụkwọ ụzọ abụọ ma zigara ya otu onye n'ime ndị nhazi Jọnal a.Ụdị nrụakaebe ihe ndị e legere anya n'ide ederede anyị ga-anabata bụ MLA agba nke asaa. Jọnal a bu n'obi ịdị na-ewepụta akaọrụ ya kwa.
Onukwube Alex . A. Anedo Onyenhazi IGBO SCHOLARS FORUM NIGERIA Department of African & Asian Studies, Nnamdi Azikiwe University Awka, Anambra State - Nigeria Phone: +2348037859249, 08149225739 e-mail:igboscholarsforum@yahoo.com; web: https://wwwigboscholarsforum.com.ng
Vol.12; No.2 July, 2019 ISSN: 2476-8448
Printed by: Besing Books Multipurpose Publications No. 9 Wisdom Avenue, Suleja, Niger State 08060850177
ISSN: 2476-8448
NSIRI N'OCHE NHAZI
Ekwe Jọnal bụ otu n'akaọrụ ndị Igbo Scholars Forum nke malitere site n'obi ịnụ ọkụ iji chịkọlata ụmụaka Igbo gụrụ akwụkwọ ka ha wee nwee ike ịmalite chewe echichi dịka ndị Igbo site n'idepụta akwụkwọ, na-ezukọ ma na-enwe ọgbakọ. N'eziokwu, ọ bụ Dr. Onukwube Alexander Alfred Anedo malitere Igbo Scholars Forum nke bidoro mgbe ha wepụtere akwụkwọ ha dere maka nna ọkpụtọrọ ọkpụ nke otu a bụ Prof. Obed Muojekwu Anizoba (Ozonwa),ka ọnwa Disemba nke afọ 2012 dị mkpụrụ ụbọchị iri na ise. Iji kwanyere ya ugwu. N'afọ ọma ya, Prof O. M. Anizoba kweere ha ọnya ikuku, https://www.igboscholarsforum.com.ng ebe ha ga-esi na-agwa ụwa ndị ndị Igbo bụ, ihe gbasara ndụ ha na ihe ha kwenyere na ya.. Jọnal ndị ọzọ nke ndị otu a chọrọ isi na ha na-eche Igbo n'ihu ndị ụwa bụ Ideal Journal na Igbscholars Journal.
Onukwube A. A. Anedo, Ph.D.
Ndị ndụmọdụ:
1. Dr. Mrs. Lizzy Anizoba Department of English and Litrature, Paul University, Awka - Nigeria 2. Prof. Sam Uzochukwu Department of Linguistics, African & Asian Studies, University of Lagos Nigeria 3. Prof B. Okolo Department of Languages & Linguistics, University of Benin, Edo State, Nigeria 4. Prof. Paul Ikechukwu Oguguo Department of Philosophy, faculty of Arts, Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria 5. Dr. Mrs. Evelyn Ezinwanne Mbah Department of Linguistics, Igbo & Other Nigerian languages, Faculty of Arts, University of Nigeria, Nsukka, Nigeria 6. Dr. Lucy Mgbemgasha Apakama Department of Nigerian Languages, Alvan Ikoku Federal College of Education, Owerri, Imo State, Nigeria 7. Dr. Nnamdi Obika Department of Englis language and Literature Madonna University Okija Campus Anambra State 8. Dr. Donatus Epuchie Department of Linguistics, Igbo and Other Nigerian Languages Alvan Ikoku Federal College of Education Owerri Imo State Nigeria 9.Dr. Law Chukwueke Okolo Department of Linguistics and Igbo, Imo State University, Owerri, Nigeria.
(c) Igboscholarsforum 2019
Ndị so n'otu ndị nhazi
1. Onukwube Alex Alfred Anedo (Onyeisi Oche)
Ph.D. (African Culture & Civilization); M. A. (African Culture & Civilization); M.Phil. (Chinese Culture & Anthropology); B.A.Ed. (Ed/Igbo/Linguistics); N.C.E. (Igbo/Religion); Diploma in Chinese Studies. Senior Lecturer, Nnamdi Azikiwe Umniversity, Awka; Visiting Senior Lecturer, Department of Linguistics, Igbo & Other Nigerian languages, University of Nigeria, Nsukka, Nigeria
2. Rev. Bro. Charles Ogbuchukwu Okeke
Ph.D; M.A. (ATR), B.D (Theo); B.Phil, PGDE, Dipl (Italian & French), Head of Department, Relious Studies, Nwafor Orizu College of Education, Nsugbe, Anambra State, Nigeria,
3. Enyinnia Samuel Ikokwu
Ph.D, M.A; B.A. PGDE.(JOS). Specialist in Igbo Literature & Stylistics Department of Linguistice, Igbo & Other Nigerian languages, University of Nigeria, Nsukka, Nigeria
4. Friday Ifeanyichukwu Ogbuehi
Ph.D; M.A. B.A Department of Religion, Trinity Theological College, Umuahia, Abia State, Nigeria.
5. Deacon Ndubuisi Ogbonna Ahamefula B. A. Linguistics M. A. Linguistics,
Department of Liguistic, Igbo & Other Nigerian languages, University of Nigeria Nsukka 6.Viola Chinenye Edeze Ph.D;(African Culture & Civilization), M.A.; B.A.Ed/Igbo/Lin Department of Nigerian Languages, Alvan Ikoku Federal College of Education, Owerri, Imo State, Nigeria 7.Chimezie Okoye B.A. (English) Odeakwụkwọ, Igboscholars Forum, Nigeria. Besing Books, No. 9 Wisdom Avenue, Suleja, Niger State. 8. Ben Nkemdirim Igbokwe B.A. M.A. Ph.D. (NAU) African Culture & Civilization School of General Studies, Federal University of Technology, Owerri, Imo State, Nigeria
©Igbo scholars' forum, Nigeria 2019
Ndịnaya na Ndị Odee
1.Mmetụta Ndịiche dị n'Ụdaolu Igbo Waawa n'Ịkanye Akara Ụdaolu n'Okwu Igbo Izugbe n'Ogo Sinịọ Sekọndịrị na Steeti Ebonyi na Enugwu Dr. Uchenna Fabian Ude Department of Arts Education,University of Nigeria, Nsukka uchenna.ude@unn.edu.ng 6. 08064231662
2. Mmesonye na Ikikere Asụsụ ndị Dibịa Ahụike n'Igbo Crescentia N. Ugwuona Ngalaba Lingwistiiks, Igbo na Asụsụ Naijiria ndị Ọzọ Mahadum Naịjịrịa, Nsụka crescentia.ugwuona@unn.edu.ng +234(0)7036832566
3. Nsogbu Ụmụ akwụkwọ na-enwe n'ime Ntụgharị n'Asụsụ Igbo n'Ogo Sekọndịrị Ukwu n'Okpuru Ọchịchị Igbo-etiti, Steeti Enugwu Dr. Uchenna Fabian Ude1 Department of Arts Education, University of Nigeria, Nsukka uchenna.ude@unn.edu.ng 08064231662 Dr. Chinyere Ezema2 Department of Arts Education, University of Nigeria, Nsukka 0807728086 Happiness Chioma Ezema3 Department of Arts Education,University of Nigeria, Nsukka
4. Ntule Mbụrụ Metutara Ajọ Ndụ Gbasara Ịgba Akwụna Na Nsirihụ Ndị Igbo Ezemọka, Augustina Ekwy¹ Igbo department, Fct college of education, zuba-abuja *Ahamefula, Ndubuisi Ogbonna² Department of Linguistics, Igbo & Other Nigerian Languages, University of Nigeria, Nsukkandubuisi.ahamefula@unn.edu.ng Eze, Maudline Adaora³ Department of Linguistics and Literary Studies Ebonyi State University, Abakaliki, Ebonyi State Okoye, Chinenye Loyce Department of Languages and Linguistics/Chinese Studies Nnamdi Azikiwe University, Awka, Anambra State.
5. Ụzọ Ịkwalite Ọmụmụ Abụ Ederede Igbo n'Ogo Sinịọ Sekọndịrị Na Zonu Mmụta Nsụka, Steeti Enugwu Dr. Uchenna Fabian Ude Department of Arts Education, University of Nigeria, Nsukka uchenna.ude@unn.edu.ng 08064231662 Dr. Nneka Justina Eze Department of Arts Education, University of Nigeria, Nsukka 08039555509 Joy Ujunwa Agboeze Department of Arts Education, University of Nigeria, Nsukka 08063625885
6. Ụfọdụ Nkọmịrịnkọ Nnamdi Azikiwe (ZIK) N'ala Igbo Ihedigbo Ruth Ebere Ngalaba Lingwistics na Asụsụ Igbo nke Mahadum Naijirịa dị na Nsụkka. ebere.ihedigbo@unn.edu.ng, ebereihedigbo@yahoo.com 08034722818 Okey-Agbo, Ndidi Ngalaba Lingwistics na Asụsụ Igbo nke Mahadum Naijirịa dị na Nsụkka. 08061271905, jacinta.okey-agbo@gmail.com 7.Pronunciation Difficulties Among Idoma Native Speakers Of English Language Achadu, Peter Ada Department of Linguistics, Igbo and Other Nigerian Languages, University of Nigeria, Nsukka +2348068360547; achadu.peter@unn.edu.ng
8. Asụsụ Igbo N'Ezi Gbara Atọ N'Ihe Gbasara Nkanụzụ N'OgeIgwe Amamiihe senchụri nke iri abụọ na otu Ọkammụta Joy Ifeadikanwa Obayi Humanities Unit, School of General Studies, University of Nigeria, Nsukka joy.obayi@unn.unn.edu.ng +2348065132008 Maazị Onyebuchi Virginus Arua Linguistics/Igbo and Other Nigerian Languages,University of Nigeria NsukkaOnyebuchi.aruah@unn.edu.ng+2348039482647 Udensi, Peace Ebere Humanities Unit, School of General Studies, University of Nigeria, Nsukka ebere.udensi@unn.edu.ng +2348038499009
9. Nkuzi n'Asụsụ Epum dịka Ụzọ Isi Gbochie Nkewa dị n'etiti
Nwata Akwụkwọ na kqrịkulum Chineke Stella Obiọma Department of Arts Education, University of Nigeria, Nsukka. 08063385262 Stella.chineke@unn.edu.ng Eze Roseline Ifeoma Department of Arts Education , University of Nigeria, Nsukka. 08064008703 roseline.eze.ss12303@unn.edu.ng 10. Nsogbu Ụmụ akwụkwọ N'itinye Akara Ụdaolu Igbo Na Mkpụrụokwu Onwuka, Gloria T Ngalaba Mmụta Nka, Mahadum Naịjirịa, Nsụka gloria.onwuka@unn.edu.ng 11. Ndịna Na Akanka Abụ Echichi N'okpuje Nsukka Ezesinachi, Juliet Ngozika ngizi.sinachijuly@gmail.com 08033223859 Ihedigbo, Ruth Ebere ebere.ihedigbo@unn.edu.ngebere.ihedigbo@yahoo.com 08034722818 Eze, Monica Ngozika monica.eze@unn.edu.ng 08068481351
,